Ezra 10:15 IGBOB

15 Otú ọ di, Jonatan nwa Asahel na Jahzeia nwa Tikva guzoro imegide ihe a: Meshulam na Shabetai, bú onye Livai, yekwara ha aka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 10

Echiche Ezra 10:15 na onodu