Ezra 10:18 IGBOB

18 Ewe chọta ufọdu n'etiti umu ndi-nchu-àjà ndi lutaworo ndinyom ala ọzọ: bú, n'etiti umu Jeshua, nwa Jozadak, na umu-nne-ya: Maaseia, na Elieza, na Jarib, na Gedalaia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 10

Echiche Ezra 10:18 na onodu