Ezra 10:5 IGBOB

5 Ezra we bilie, me ndi-isi nke ndi-nchu-àjà, na ndi Livai, na Israel nile, ka ha ṅua iyi ime dika okwu a si di. Ha we ṅua iyi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 10

Echiche Ezra 10:5 na onodu