16 Umu Atea, nke Hezekaia, ọgu anọ na iri na asatọ.
17 Umu Bezai, ọgu iri-na-isi na atọ.
18 Umu Jora, ọgu ise na iri na abua.
19 Umu Hashum, ọgu iri-na-otù na atọ.
20 Umu Giba, ọgu anọ na iri na ise.
21 Umu Bet-lehem, ọgu isi na atọ.
22 Ndikom Netofa, ọgu abua na iri na isi.