21 Umu Bet-lehem, ọgu isi na atọ.
22 Ndikom Netofa, ọgu abua na iri na isi.
23 Ndikom Anatot, ọgu isi na asatọ.
24 Umu Azmavet, ọgu abua na abua.
25 Umu Kiriat-arim na Kefira na Beirot, nnù na ọgu iri-na-asa na atọ.
26 Umu Rema na Geba, nnù na ọgu iri-na-otù na otù.
27 Ndikom Mikmas, ọgu isi na abua.