27 Ndikom Mikmas, ọgu isi na abua.
28 Ndikom Bet-el na Ai, ọgu iri-na-otù na atọ.
29 Umu Nebo, ọgu abua na iri na abua.
30 Umu Magbish, ọgu asa na iri na isi.
31 Umu Ilam nke-ọzọ, nnù atọ na ọgu abua na iri na anọ.
32 Umu Harim, ọgu iri-na-isi.
33 Umu Lod na Hadid na Ono, nnù na ọgu iri-na-isi na ise.