3 umu Parosh, nnù ise na ọgu asatọ na iri na abua.
4 Umu Shefataia, ọgu iri-na-asatọ na iri na abua.
5 Umu Ara, nnù na ọgu iri-na-asatọ na iri na ise.
6 Umu Pahat-moab, nke umu Jeshua na Joab, nnù asa na iri na abua.
7 Umu Ilam, nnù atọ na ọgu abua na iri na anọ.
8 Umu Zatu, nnù abua na ọgu asa na ise.
9 Umu Zakai, nnù na ọgu iri-na-asatọ.