33 Umu Lod na Hadid na Ono, nnù na ọgu iri-na-isi na ise.
34 Umu Jeriko, ọgu iri-na-asa na ise.
35 Umu Senaa, nnù iteghete na orú na iri.
36 Ndi-nchu-àjà: umu Jedaia, nke ulo Jeshua, nnù abua na ọgu asatọ na iri na atọ.
37 Umu Imea, nnù abua na ọgu iri-na-abua na iri na abua.
38 Umu Pashua, nnù atọ na ọgu abua na asa.
39 Umu Harim, nnù abua na ọgu iri na iri na asa.