35 Umu Senaa, nnù iteghete na orú na iri.
36 Ndi-nchu-àjà: umu Jedaia, nke ulo Jeshua, nnù abua na ọgu asatọ na iri na atọ.
37 Umu Imea, nnù abua na ọgu iri-na-abua na iri na abua.
38 Umu Pashua, nnù atọ na ọgu abua na asa.
39 Umu Harim, nnù abua na ọgu iri na iri na asa.
40 Ndi Livai: umu Jeshua na Kadmiel, nke umu Hodavaia, ọgu atọ na iri na anọ.
41 Ndi-ọbù-abù: umu Esaf, ọgu isi na asatọ.