Ezra 2:59 IGBOB

59 Ndia bu kwa ndi nārigo site na Tel-mela na Tel-hasha na Kerub na Adan na Imea: ma ha apughi igosi ulo nke ndi bu nna-ha, na nkpuru-ha, ma ọ bu Israel ka ha siri puta:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 2

Echiche Ezra 2:59 na onodu