Ezra 2:65 IGBOB

65 nāgughi orù-ha ndikom na orù-ha ndinyom, ndi di nnù iri-na-asatọ na ọgu isi na iri na asa: ha nwe-kwa-ra ọgu madu iri, bú ndikom nābù abù na ndinyom nābù abù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 2

Echiche Ezra 2:65 na onodu