Ezra 2:70 IGBOB

70 Ndi-nchu-àjà, na ndi Livai, na ufọdu nime ndi Juda, na ndi-ọbù-abù, na ndi-ọnu-uzọ-ama, na Netinim, we biri n'obodo nile ha, Israel nile bi-kwa-ra n'obodo nile ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 2

Echiche Ezra 2:70 na onodu