Ezra 5:8 IGBOB

8 Ka eze mara, na ayi jere n'ala anāchi achi, bú Juda, rue ulo Chineke uku, ma anēwere nkume nkpọrè wue ya, anēdo kwa osisi nime mb͕idi, anālu kwa ọlu a ọsọsọ, ọ nāga kwa nke-ọma n'aka-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 5

Echiche Ezra 5:8 na onodu