Ezra 6:1 IGBOB

1 Mb͕e ahu Daraiọs, bú eze, nyere iwu, ha we chọ n'ulo akwukwọ, ebe adọbara àkù nime Babilon.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 6

Echiche Ezra 6:1 na onodu