Ezra 6:13 IGBOB

13 Mb͕e ahu Tatenai, bú onye nāchi ala n'ofè osimiri, na Sheta-bozenai, na ndi-òtù-ha, dika ozi ahu si di nke Daraiọs, bú eze, ziri, otú a ka ha were ngwa ngwa me.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 6

Echiche Ezra 6:13 na onodu