Ezra 7:23 IGBOB

23 Ihe ọ bula nke putara n'iwu Chineke nke elu-igwe, ka eme ya n'uzọ ziri ezi nye ulo Chineke nke elu-igwe; n'ihi na, n'ìhi gini ka iwe gādi megide ala-eze nke eze na umu-ya ndikom?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 7

Echiche Ezra 7:23 na onodu