Ezra 8:1 IGBOB

1 Ma ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna-ha, nka bu kwa akwukwọ-osuso-ọmumu nke ndi nēsom si na Babilon rigo, n'ọbubu-eze Ataksakses, bú eze.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 8

Echiche Ezra 8:1 na onodu