Ezra 8:28 IGBOB

28 M'we si ha, Unu onwe-unu bu ihe nsọ Jehova nwere, ihe ndia bu kwa ihe nsọ; ọla-ọcha na ọla-edo bu kwa onyinye-afọ-ofufo enyere Jehova, bú Chineke nke nna-unu-hà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 8

Echiche Ezra 8:28 na onodu