Ezra 9:3 IGBOB

3 Ma mb͕e m'nuru okwu a, adọwaram uwem na uwe-nwudam, ropu kwa ufọdu n'agiri-isi nke isim na aji afu-ọnum, m'we nọdu, ibobo we nwuam n'aru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 9

Echiche Ezra 9:3 na onodu