Ezra 9:5 IGBOB

5 Ma na mb͕e onyinye-inata-iru-ọma nke anyasi, esirim n'iweda onwem n'ala bilie, ọbuná na ndọwa na uwe-nwudam; m'we ruru ala n'ikperèm b͕asara Jehova, bú Chinekem, ọbu-akam abua;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezra 9

Echiche Ezra 9:5 na onodu