2 Jehova, rùe ole mb͕e ka m'ganētiku Gi, ma I dighi-anu? m'nētiku Gi nkpu, si, Ihe-ike! ma I dighi-azọputa.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Habakuk 1
Echiche Habakuk 1:2 na onodu