3 N'ìhi gini ka I nēme ka m'hu ajọ ihe? n'ìhi gini ka I nēlegide nmeb͕u? ma ipunara-madu-ihe ma ihe-ike di n'irum: ilu-ọ̀gù we di, esem-okwu nēbuli kwa onwe-ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Habakuk 1
Echiche Habakuk 1:3 na onodu