Habakuk 1:6 IGBOB

6 N'ihi na, le, M'gaje ime ka ndi Kaldea bilie, bú mba ahu di ilu nke nēme kwa ngwa ngwa; ndi nējeghari na mbara uwa, inweta ebe-obibi di iche iche nke nābughi nke ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Habakuk 1

Echiche Habakuk 1:6 na onodu