Habakuk 1:7 IGBOB

7 Ndi anātu ujọ, ndi dikwa egwu, ka ha bu: n'aka ha onwe-ha ka ikpé-ha na nbuli-elu-ha si aputa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Habakuk 1

Echiche Habakuk 1:7 na onodu