Habakuk 1:8 IGBOB

8 Inyinya-ha nile nwere ukwu nkọ kari agu, ha di kwa nkọ kari anu-ọhia wolf nke anyasi; ndi-inyinya-ha nāwuli kwa elu: e, ndi-inyinya-ha nēsi n'ebe di anya bia; ha nēfe dika ugo nke nēfe ngwa iri ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Habakuk 1

Echiche Habakuk 1:8 na onodu