Habakuk 1:9 IGBOB

9 Ha nile nābia ime ihe-ike; edosiri iru-ha ike dika ifufe Iru-anyanwu; ha we chikọta ndi adọtara n'agha dika ájá.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Habakuk 1

Echiche Habakuk 1:9 na onodu