Hosea 1:1 IGBOB

1 Okwu Jehova nke ruru Hosea nwa Beeri nti n'ubọchi Uzaia na Jotam na Ehaz na Hezekaia, bú ndi-eze Juda, na n'ubọchi Jeroboam nwa Joash, bú eze Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 1

Echiche Hosea 1:1 na onodu