Hosea 10:14 IGBOB

14 Nkpọtu gēbili kwa n'etiti umu-nna-gi, ọ bu kwa ebe-gi nile ewusiri ike ka agēbibi, dika Shalman bibiri Bet-abel n'ubọchi agha: nne n'elu umu-ya ka atupiara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 10

Echiche Hosea 10:14 na onodu