Hosea 11:10 IGBOB

10 Jehova ka ha gējeso, dika ọdum ka Ọ gāb͕ọ uja; N'ihi na Ya onwe-ya gāb͕ọ uja, umu gesi kwa n'Ọdida-anyanwu bia nāma jijiji.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 11

Echiche Hosea 11:10 na onodu