Hosea 11:7 IGBOB

7 N'ihi na ndim nākwughari efekefe n'obi idaghachi azu site n'ebe M'nọ: ọ bu ezie na Onye nke nọ n'elu ka ha nākpọ ha ibiakute, ma ọ dighi otù onye efu gēbuli onwe-ya elu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 11

Echiche Hosea 11:7 na onodu