Hosea 12:1 IGBOB

1 Efraim ji ifufe azù onwe-ya, ọ nāb͕aso kwa ifufe Iru-anyanwu: ogologo ubọchi nile ọ nēme ka okwu-ugha na nbibi ba uba; ha na Asiria nāb͕a kwa ndu, anēbuga kwa manu n'Ijipt.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 12

Echiche Hosea 12:1 na onodu