Hosea 12:4 IGBOB

4 o we jisie ike n'aru Mọ-ozi, we nwe ike kari: ọ kwara ákwá, riọ Ya aririọ: nime Bet-el ka Ọ chọtara ya, ọ bu kwa n'ebe ahu ka Ọ kpayere ayi uka;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 12

Echiche Hosea 12:4 na onodu