Hosea 13:8 IGBOB

8 M'gādakwasi ha dika anu-ọhia bear nke b͕ara aka nwa, M'gādọwa anu-aru b͕ochiri obi-ha: M'gēri ha n'ebe ahu dika ọdum; anu ọhia gādọka ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 13

Echiche Hosea 13:8 na onodu