Hosea 14:9 IGBOB

9 Ònye bu onye-amam-ihe? ọ gāghọta kwa ihe ndia; ònye bu onye-nghọta? ọ gāma kwa ha. N'ihi na uzọ nile nke Jehova ziri ezi, ndi ezi omume gēje kwa ije nime ha; ma ndi-njehie gāsu ngọngọ nime ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 14

Echiche Hosea 14:9 na onodu