Hosea 2:10 IGBOB

10 Ma ub͕u a ka M'gēkpughe ọtọ-ya n'anya ndi nāhu ya n'anya, ọ dighi kwa onye ọ bula gānaputa ya n'akam.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 2

Echiche Hosea 2:10 na onodu