Hosea 2:12 IGBOB

12 M'gēme kwa ka osisi vine ya na osisi fig ya tọb͕ọrọ n'efu, nke ọ siworo, Onyinye ka ndia burum, nke ndi nāhum n'anya nyeworom: M'gēme kwa ha ka ha ghọ oké ọhia, anu ọhia ewe rie ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 2

Echiche Hosea 2:12 na onodu