Hosea 2:23 IGBOB

23 M'gāgha-kwa-ra ya Onwem n'ala-ya dika nkpuru ọghigha; M'gēnwe kwa obi-ebere n'aru Lo-ruhama; M'gāsi kwa Lo-ami, Ndim ka i bu; ndi ahu gāsi kwa, Chinekem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 2

Echiche Hosea 2:23 na onodu