3 ka M'we ghara iyipu uwe-ya b͕aba ya ọtọ, guzo ya dika n'ubọchi amuru ya, me ya dika ọzara, do ya ka ala ọkpọ-nku, were akpiri-ikpọ-nku me ka ọ nwua;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 2
Echiche Hosea 2:3 na onodu