Hosea 2:8 IGBOB

8 Ma ya onwe-ya amaghi na ọ bu Mu onwem nyere ya ọka-ya na manya-vine ọhu ya, na manu ọhu ya, me ka ọla-ọcha na ọla-edo bara ya uba, bú nke ha ji mere Beal ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 2

Echiche Hosea 2:8 na onodu