12 Ndim nāju ase n'aka osisi-ha, nkpa-n'aka-ha nēgosi kwa ha ihe: n'ihi na mọ nke ikwa-iko nile emewo ka ha kpafue, ha we pua n'okpuru Chineke-ha kwa iko.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 4
Echiche Hosea 4:12 na onodu