5 Npako Israel azawo kwa oku n'iru ya: Israel na Efraim gāsu kwa ngọngọ n'ajọ omume-ha; Juda esowo kwa ha su ngọngọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 5
Echiche Hosea 5:5 na onodu