Hosea 6:4 IGBOB

4 Gini ka M'gēme gi, Efraim? gini ka M'gēme gi, Juda? n'ihi na ebere-unu di ka igwe-oji ututu, na dika igirigi nke nāla n'isi-ututu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 6

Echiche Hosea 6:4 na onodu