Hosea 7:12 IGBOB

12 Mb͕e ha nēje M'gāb͕asa ub͕um n'aru ha; dika anu-ufe nke elu-igwe ka M'gēme ka ha rida: M'gādọ ha aka na nti, dika ihe nzukọ-ha nuworo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 7

Echiche Hosea 7:12 na onodu