Hosea 7:16 IGBOB

16 Ha nālaghachi, ma ọ bughi Onye nọ n'elu ka ha nālaghachikute; ha di ka uta nāghọ aghughọ: ndi-isi-ha gāda site na mma-agha, site n'oké iwe nke ire-ha: nka bu ikwa-emò-ha n'ala Ijipt.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 7

Echiche Hosea 7:16 na onodu