2 Ma ha adighi-asi n'obi-ha na ọ bu ihe ọjọ nile ha ka M'chetaworo: ub͕u a ka omume nile ha b͕aworo ha buruburu; na ncherita-irum ka ha di.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Hosea 7
Echiche Hosea 7:2 na onodu