Jeremaia 13:16 IGBOB

16 Nyenu Jehova, bú Chineke-unu, nsọpuru, tutu O me ka ọchichiri b͕a, na tutu ukwu-unu akpọbì ukwu n'elu ugwu chi-ojiji; unu we le anya ìhè, ma O mewo ya ka ọ ghọ onyinyo ọnwu, O mewo kwa ka ọ b͕a oké ọchichiri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 13

Echiche Jeremaia 13:16 na onodu