Jeremaia 13:17 IGBOB

17 Ma ọ buru na unu anughi ya, na nzuzo ka nkpuru-obim gākwa ákwá n'ihi npako-unu; anya-miri gāpu kwa n'anyam nke-uku, anya-miri ewe si n'anyam rùda, n'ihi na adọtara ìgwè aturu Jehova n'agha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 13

Echiche Jeremaia 13:17 na onodu