8 Gi olile-anya Israel, onye-nzọputa-ya na mb͕e ahuhu, n'ìhi gini ka I di ka ọbìa n'ala nka, na dika onye-ije nke setiworo ulo-ikwū-ya inọ ọnọdu-abali?
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 14
Echiche Jeremaia 14:8 na onodu