9 N'ìhi gini ka I di ka onye ihe b͕agwojuworo anya, dika dike nāpughi izọputa? ma Gi onwe-gi nọ n'etiti ayi, Jehova, ọ bu kwa aha-Gi ka akpọkwasiworo ayi; arapula ayi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 14
Echiche Jeremaia 14:9 na onodu