Jeremaia 16:16 IGBOB

16 Le, M'gaje iziga kpọ ọtutu ndi-ọ́kù, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), ha gākùru ha; emesia M'gēziga kpọ ọtutu ndi-ntá, gēsi n'elu ugwu ọ bula, na n'elu ugwu ntà ọ bula, na nime nb͕awa nkume nile di elu, chu ntá ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jeremaia 16

Echiche Jeremaia 16:16 na onodu